Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Okwukwe

Okwukwe

12 Ụbọchị Gasị

Ọbụ ahụ na anya ekwere? K'ọbụ ekwere, ahụ na anya? Ihe ndia bụ ajụjụ okwukwe. Atụmatụ a n'enye ihe omụmụ dị omimi nke okwukwe-sitere na akụkọ ndi mmadu di ire nke edere na agba ochie, ndi gosiri okwukwe obi ike mgbe ihe agaghi ekwe omume biakutere ha; we ruo na nkuzi Jesọs n'isiokwu a. Site na ihe ọgụgụ gi a, iga enweta agbamume iga omimi nime nmekorita gi na Chineke ka iwe bụrụ kwue onye kwesịrị ntụkwasị obi na eso ụzọ Jesọs.

Anyị ga achọ ikele Immersion Digital, ndi mere akwụkwọ nsọ Glo, maka otu ha siri kesa atụmatụ ihe ogugu nke a ahaziri ahazi.Inwe kwara ike imepụta atụmatụ a, ma ọbụ ndi dị ka ya ma ijiri akwụkwọ nsọ Glo, ọdị mfe. Maka ozi ọzọ, je na www.globible.com
Banyere Onye Mbipụta

YouVersion na-eji kuki gasị iji hazie ahụmịhe gị. Site na iji webụsaịtị anyị eme ihe, ị na-anabata ojiji kuki anyị gasị dịka akọwara na Iwu Anyị Mebere Banyere Ihe Ndị Ahụ Gbasara Ndụ Ndị Mmadụ Nke Ha Na-Achọghị Ka Ọha Mara