Afọ Ọhụrụ, Otu Chineke Ahụ
![Afọ Ọhụrụ, Otu Chineke Ahụ](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F22987%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
4 Ụbọchị Gasị
Afọ ọhụrụ abịala, ma buru ka ibú, ihe mgbaru-ọsọ ọhụrụ na mkpebi ndị anyị chọrọ imezu. Ihe niile agbanweela n'ụwa; otu o sila dị, anyị nwere Chineke n'adịghị agbanwe-agbanwe pụrụ inye anyị afọ agọziri agọzi. Soro m gụọ ihe ọgụgụ ụbọchị anọ a ga-enyere anyị aka iji ebumnuche dị nzù malite afọ a.
Ọ ga-amasị anyị ikele Leslie Ramírez Lázaro maka ịnye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://aboutleslierl.web.app/
Banyere Onye Mbipụta