Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Izụ Ahia N'Ụzọ Nke Ime Mmụọ

Izụ Ahia N'Ụzọ Nke Ime Mmụọ

Ụbọchị Gasị 6

Ekweerè m na ụgha ruo ọtụtụ afọ. Ụgha a jùrù eju ebe niile Ndị Kraịst nọ. Ekwenyerè m na ezigbo nkewa dị̀ n'etiti ihe ndị bụ ihe nke uwa na ihe ndị dị nsọ. Ma nke ahu ekweghị ka m gaa n'ihu. Sonyere m inyọchà ka Chineke siri chọọ inye anyị ike nke ukwuu iji wètá Eluigwe n'ụwa a, na ime nke ọma na azụmahịa na ndụ. Anyị nwerè ọtụtụ ohere iji metụta ụwa karịa ọtụtụ “ndị n'ezi ozioma oge niile,” ma atụmatụ ihe ọgụgụ nke Akwụkwọ Nsọ a gà-egọsikwa gị otú ịga esi mee ya!

Ọ ga-amasị anyị ikele Gateway Ministries maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ọzi ndi ọzọ, bikọ gaa na: http://dbs.godsbetterway.com/