Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Màlité Ọzọ

Màlité Ọzọ

Ụbọchị Gasị 7

Afọ ọhụrụ. Ụbọchị ọhụrụ. Chineke kerè mgbanwe ndị a iji chetara anyị na Ọ bụ̀ Chineke nke Mmalite Ọhụrụ. Ọ bụrụ na Chineke nwerè ike ikwụpụtà ụwa ka ọ pụta ìhè, Ọ dị ike ikwuru ọchịchịrị nke dị n'ime ndụ gị okwu n'ezie, ná-ekepụtará gị mmalite ọhụrụ. Íhụ́ghí mmalite ọhụrụ gasị n'anya! Dị nnọọ ka ịgụ atụmatụ ihe ọgụgụ a. Nwee obi ụtọ ka ị n'agụ ya!

Ọ ga-amasị anyị ikele Mr. Boris Joaquin, Onye-Isi-ala na Onye-Isi-Akụrụngwa nke Breakthrough Leadership Consultancy. Ọ bụ onye nkuzi ukwu na ọkà okwu dị elu maka mmemme ndú na nka ndị ọzọ dị mfe ime na Philippines. Ya na nwunye ya bụ́ Michelle Joaquin nyerè atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, bikọ gaa na: http://www.theprojectpurpose.com/