Otu Esi Amụ Akwụkwọ Nsọ (Ntọala Ya Gasị)
5 Ụbọchị Gasị
Ọ dị mfe inwe mmetụta nke ịda mbà n'obi, ejighị na enweghị ngwaọrụ kwesiri-ekwesi, na amaghị ihe e kwesịrị ime ma abịa na ọgụgụ na mmụta Okwu Chineke. Ebumnobi m bụ ime ka usoro ọmụmụ Akwụkwọ Nsọ dị mfe nye gị n'ụzọ ole na ole site n'ịkụziri gị ụkpụrụ atọ kachasị mkpa nke ọmụmụ Akwụkwọ Nsọ iga nke ọma. Sonye na atụmatụ ihe ọgụgụ a wee chọpụta ka esi agụ Akwụkwọ Nsọ a bụghị naanị maka ozi, kama maka mgbanwe ndụ, ụbọchị taa!
Anyị ga-achọ ikele Faithspring maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndi ọzọ, biko gaa na:
http://www.ramosauthor.com/books/
Banyere Onye Mbipụta