Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Disemba)Ihe Atụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
![Let's Read the Bible Together (December)](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F1080%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
Akụkụ nke iri na abụọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke iri na abụọ na-egosipụta Akwụkwọ Aịzaya, Maịka, 1 Pita, 2 Pita, 1 Jọn, 2 Jọn, 3 Jọn, na Jud.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele LifeChurch.tv maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.lifechurch.tv