ABÙ ỌMA 4:6-8
ABÙ ỌMA 4:6-8 Bible Nso (IGBOB)
Ọtutu madu nāsi, Ònye gēme ka ayi hu ọdi-nma? Jehova, bulie ìhè iru-Gi ka ọ mukwasi ayi. I tiyewo ọṅù n'obim, Kari nke ha nwere na mb͕e ọka-ha na manya-vine ọhu ha ji aba uba. N'udo ka m'gēji otù mb͕e ahu dina ala, raru ura: N'ihi na Gi onwe-gi, Jehova, nání Gi, nēme ka m'biri na ntukwasi-obi.
ABÙ ỌMA 4:6-8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ, “Onye pụrụ imere anyị ihe ọma?” Ma ONYENWE ANYị, biko mee ka ìhè nke ihu gị mụkwasị anyị. Were ọṅụ mejupụta obi m karịa mgbe mkpụrụ ubi, ya na mmanya ọhụrụ ha bara ụba nke ukwuu. Aga m edina ala ma rahụ ụra nʼudo, nʼihi na ọ bụ naanị gị ONYENWE ANYị, na-eme ka m nọrọ na-enweghị ihe egwu ọbụla.