Ọtụtụ ndị mmadụ na-ajụ, “Onye pụrụ imere anyị ihe ọma?” Ma ONYENWE ANYị, biko mee ka ìhè nke ihu gị mụkwasị anyị. Were ọṅụ mejupụta obi m karịa mgbe mkpụrụ ubi, ya na mmanya ọhụrụ ha bara ụba nke ukwuu. Aga m edina ala ma rahụ ụra nʼudo, nʼihi na ọ bụ naanị gị ONYENWE ANYị, na-eme ka m nọrọ na-enweghị ihe egwu ọbụla.
Gụọ Abụ Ọma 4
Geere nke a ntị Abụ Ọma 4
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 4:6-8
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo