Gị na onye na-ewe oke iwe abụla enyi, gị na onye na-ewe iwe ọsịịsọ emekọkwala ihe, ma ọ bụghị ya, i nwere ike ịmụta ndụ ha, si otu a tinye ndụ gị na nsogbu.
Gi na onye-iwe abula eyì; I gaghi-eso kwa onye-ọnuma ba n'ulo: Ka i we ghara imuta uzọ-ya nile, We wetara nkpuru-obi-gi ọnyà.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị