ILU 22:24-25
ILU 22:24-25 IGBOB
Gi na onye-iwe abula eyì; I gaghi-eso kwa onye-ọnuma ba n'ulo: Ka i we ghara imuta uzọ-ya nile, We wetara nkpuru-obi-gi ọnyà.