II. TIMỌTI 4:19-22
II. TIMỌTI 4:19-22 Bible Nso (IGBOB)
Kele Priska na Akwila, na èzí-na-ulo Ọnisifọrọs. Erastọs nọgidere na Kọrint: ma arapurum Trọfimọs nime Militọs, aru adighi ya ike. Were inu-ọku-n'obi bia tutu mb͕e oyi erue. Yubulọs nēkele gi, ya na Pudins, na Lainọs, na Klọdia, na umu-nna-ayi nile. Ka Onye-nwe-ayi nọyere mọ nke gi. Ka amara dinyere unu.
II. TIMỌTI 4:19-22 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Keleere m Prisila na Akwila na ndị niile bi nʼụlọ Onisiferọs. Erastọs nọ na Kọrint, ma ahapụrụ m Trofimọs na Melitọs nʼọnọdụ ahụ esighị ike. Jisie ike bịarute nʼebe a tupu oge oyi eruo. Yubulọs na-ekele gị, ya na Pudins, na Lainọs na Klọdia na ụmụnna anyị niile. Ka Onyenwe anyị nọnyere mmụọ gị. Ka amara dịnyere gị.