Keleere m Prisila na Akwila na ndị niile bi nʼụlọ Onisiferọs. Erastọs nọ na Kọrint, ma ahapụrụ m Trofimọs na Melitọs nʼọnọdụ ahụ esighị ike. Jisie ike bịarute nʼebe a tupu oge oyi eruo. Yubulọs na-ekele gị, ya na Pudins, na Lainọs na Klọdia na ụmụnna anyị niile. Ka Onyenwe anyị nọnyere mmụọ gị. Ka amara dịnyere gị.
Gụọ 2 Timoti 4
Geere nke a ntị 2 Timoti 4
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: 2 Timoti 4:19-22
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị