Joshua we me ka ike gwu Amalek n'ọnu mma-agha. Jehova we si Moses, De nka n'akwukwọ, ka ọ buru ihe-ncheta, me kwa ka ọ ba na nti Joshua: n'ihi na M'gēhichapusi ncheta Amalek n'okpuru elu-igwe. Moses we wue ebe-ichu-àjà, kpọ aha-ya Jehova-nisi
Gụọ ỌPUPU 17
Geere nke a ntị ỌPUPU 17
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ỌPUPU 17:13-15
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị