ỌPUPU 17:13-15
ỌPUPU 17:13-15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼihi nke a, Joshua na ndị agha ya meriri ndị agha Amalek site nʼiji mma agha gbuo ha. Emesịa, ONYENWE ANYị sịrị Mosis, “Dee ihe niile ndị a nʼakwụkwọ, ka ọ bụrụ ihe ncheta. Gụgharịakwa ya na ntị Joshua. Nʼihi na aga m ehichapụ ihe niile a ga-eji cheta Amalek nʼelu ụwa.” Mosis wuru ebe ịchụ aja nye ONYENWE ANYị. Ọ kpọrọ ya ONYENWE ANYị Nisi, nke pụtara, ONYENWE ANYị bụ ọkọlọtọ m.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 17