Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

2 Ndị Kọrint Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Akwụkwọ mbụ Pọl deere chọọchị dị na Kọrint ezughị idozicha nsogbu niile dị na nzukọ ahụ. Nʼihi ya, Pọl dekwara akwụkwọ a. Ọkpụrụkpụ okwu pụtara ihe nʼakwụkwọ a metụtara na Pọl esoghị bụrụ otu nʼime ndị ikom iri na abụọ ahụ ha na Jisọs yikọrọ, nʼihi ya, ha kwuru na Pọl enweghị ike ikwuchite ọnụ Kraịst. Ma nʼakwụkwọ a, Pọl gosiri na ya bụ onye na-ekwu ọnụ Kraịst nʼezie, nʼihi na ọ bụ Chineke nʼonwe ya họpụtara ya ịrụ ọrụ a. Ozizi ndị ọzọ dị iche iche dịkwa nʼakwụkwọ a.
Usoro e si dee ya:
Ekele mmalite 1:1-11
Ntakịrị okwu banyere ndụ Pọl 1:12–2:13
Ije ozi nke onye Kraịst 2:14–6:13
Ịhụnanya Pọl nʼebe ndị Kọrint nọ 6:14–7:16
Onyinye maka ndị ogbenye 8–9
Nhọpụta Pọl dị ka onye na-ekwu ọnụ Kraịst 10:1–13:10
Ekele ikpeazụ 13:11-14

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye