1
ABÙ ỌMA 43:5
Bible Nso
Gini mere i ji ruda n'ala, nkpuru-obim? Gini mere i ji su ude nke-uku nimem? Chere Chineke: n'ihi na m'gēkele kwa Ya ọzọ, Onye bu nzọputa nke irum, na Chinekem.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 43:5
2
ABÙ ỌMA 43:3
Ziputa ìhè-Gi na ezi-okwu-Gi; ka ha onwe-ha nēdum: Ka ha me ka m'biarue ugwu nsọ Gi, Biaru kwa ebe-obibi-Gi nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 43:3
3
ABÙ ỌMA 43:1
Kpem ikpe, Chineke, kpe kwa ọnum n'ikpe, me ka m'pua n'aka mba nādighi-eme ebere: Me ka m'si n'aka nwoke bu onye-aghughọ na onye ajọ omume b͕apu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 43:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị