1
ABÙ ỌMA 44:8
Bible Nso
Chineke ka ayi jiworo nya isi ogologo ubọchi nile, Ọ bu kwa aha-gi ka ayi gēkele rue mb͕e ebighi-ebi. Selah
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 44:8
2
ABÙ ỌMA 44:6-7
N'ihi na ọ bughi utam ka m'nātukwasi obi, Mma-agham adighi-azọputakwam. Kama ọ bu Gi zọputaworo ayi n'aka ndi nākpab͕u ayi, I mewo kwa ka ihere me ndi nākpọ ayi asì.
Nyochaa ABÙ ỌMA 44:6-7
3
ABÙ ỌMA 44:26
Bilie iyere ayi aka, B͕aputa kwa ayi n'ihi ebere-Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 44:26
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị