1
ABÙ ỌMA 144:1
Bible Nso
Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú oké nkumem, bu, Onye nēzí akam abua ilu ọ̀gù: Onye nēzí nkpisi-akam ibu agha
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 144:1
2
ABÙ ỌMA 144:15
Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi ahu bu, nke di otú a: Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi ahu bu, nke Jehova bu Chineke-ha.
Nyochaa ABÙ ỌMA 144:15
3
ABÙ ỌMA 144:2
Eberem, na ebem ewusiri ike, Na ulo-elum, na onye m'nwere ime ka m'b͕apu; Na ọtam, na onye m'b͕abàworo nime ya; Onye nāzọda ndim n'okpurum.
Nyochaa ABÙ ỌMA 144:2
4
ABÙ ỌMA 144:3
Jehova, gini ka madu bu, nke I nāmara ya? Na nwa nke madu, nke I nēchè èchìchè bayere ya?
Nyochaa ABÙ ỌMA 144:3
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị