1
ABÙ ỌMA 145:18
Bible Nso
Jehova di nso ndi nile nākpọku Ya, Bú ndi nile nākpọku Ya n'ezi-okwu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 145:18
2
ABÙ ỌMA 145:8
Onye di amara na onye nwere obi-ebere ka Jehova bu; Ọ dighi-ewe iwe ọsọsọ, Ọ di kwa uku n'ebere.
Nyochaa ABÙ ỌMA 145:8
3
ABÙ ỌMA 145:9
Jehova di nma n'ebe ihe nile ekère èkè di; Obi-ebere-Ya nile dikwasi kwa n'ọlu-Ya nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 145:9
4
ABÙ ỌMA 145:3
Onye uku ka Jehova bu, Ọ bu kwa onye anēto nke-uku; Ọ dighi kwa ngwuputa-ala diri idi-uku-Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 145:3
5
ABÙ ỌMA 145:13
Ala-eze-Gi bu ala-eze rue mb͕e nile ebighi-ebi, Ọchichi-Gi di kwa n'ọb͕ọ nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 145:13
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị