1
ABÙ ỌMA 143:10
Bible Nso
Zím ime ihe di Gi utọ; n'ihi na Gi onwe-gi bu Chinekem: Mọ-Gi di nma; durum n'ala di lari.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 143:10
2
ABÙ ỌMA 143:8
Mem ka m'nuru ebere-Gi n'ututu; N'ihi na Gi ka m'tukwasiworo obi: Mem ka m'mara uzọ nke m'gēje ije nime ya; N'ihi na Gi ka m'buliworo nkpuru-obim nye.
Nyochaa ABÙ ỌMA 143:8
3
ABÙ ỌMA 143:9
Naputam n'aka ndi-irom, Jehova: N'ebe I nọ ka m'kpuchiworo onwem.
Nyochaa ABÙ ỌMA 143:9
4
ABÙ ỌMA 143:11
N'ihi aha-Gi, Jehova, me ka m'di ndu: N'ezi omume-Gi me ka nkpuru-obim puta n'ahuhu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 143:11
5
ABÙ ỌMA 143:1
Jehova, nuru ekperem; ṅa nti n'aririọ-amaram nile: N'ikwesi-ntukwasi-obi-Gi zam, na n'ezi omume-Gi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 143:1
6
ABÙ ỌMA 143:7
Zam ngwa ngwa, Jehova; mọm agwusiwo: Ezonarilam iru-Gi; Ka m'we ghara iyi ndi nārida n'olùlù.
Nyochaa ABÙ ỌMA 143:7
7
ABÙ ỌMA 143:5
Echetawom ubọchi nile nke mb͕e ochie; Atughariwom uche n'omume-Gi nile: N'ọlu aka-Gi abua ka m'tughariworo obi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 143:5
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị