1
ABÙ ỌMA 142:5
Bible Nso
Etikurum I, Jehova; Asirim, Gi onwe-gi bu ebe-nb͕abàm, Na òkèm n'ala ndi di ndu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 142:5
2
ABÙ ỌMA 142:7
Me ka nkpuru-obim si n'ebe emechibidoworo ya puta, ka m'we kele aha-Gi: Mu ka ndi ezi omume gāb͕a buruburu; N'ihi na I nēmesom nke-ọma.
Nyochaa ABÙ ỌMA 142:7
3
ABÙ ỌMA 142:3
Mb͕e mọm nēnweghi ike nimem, Gi onwe-gi mara okporo-uzọm. N'uzọ nke m'nēje ije nime ya ka ha zobeworom ib͕udu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 142:3
4
ABÙ ỌMA 142:1
Olum ka m'ji etiku Jehova; Olum ka m'ji ariọ Jehova aririọ-amara.
Nyochaa ABÙ ỌMA 142:1
5
ABÙ ỌMA 142:6
Ṅa nti n'iti-nkpum; n'ihi na enweghm ike ma-ọli: Naputam n'aka ndi nēsob͕um; n'ihi na ha nwere ume karim.
Nyochaa ABÙ ỌMA 142:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị