1
Abụ nke Abụ 6:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Abụ m nke onye m hụrụ nʼanya, onye m hụrụ nʼanya bụkwa nke m. Ọ na-azụ igwe atụrụ ya nʼetiti okoko urodi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ nke Abụ 6:3
2
Abụ nke Abụ 6:10
Onye bụ onye a, pụtara ihe dịka chi ọbụbọ, nke mara mma dịka ọnwa, na-enwu dịka anyanwụ, dị ebube ka dị usuu kpakpando na-aga nʼahịrị nʼahịrị?
Nyochaa Abụ nke Abụ 6:10
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị