1
Abụ nke Abụ 7:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Abụ m nke onye ahụ m hụrụ nʼanya, ọ bụkwa m ka ọ chọrọ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ nke Abụ 7:10
2
Abụ nke Abụ 7:6
Lee ka i si maa mma nke ukwuu, nʼezie, ị mara mma. Ị dịkwa ụtọ nke ukwuu, gị onye m hụrụ nʼanya.
Nyochaa Abụ nke Abụ 7:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị