1
Abụ nke Abụ 5:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọnụ ya bụ ihe tọkarịsịrị ụtọ nʼonwe ya, ihe niile banyere ya dị mma nʼile anya. Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem, onye dị otu a bụ onye ahụ m hụrụ nʼanya, ọ bụkwa enyi m.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ nke Abụ 5:16
2
Abụ nke Abụ 5:10
Onye m hụrụ nʼanya chapụrụ achapụ, dị mma ile anya. Ọ pụrụ iche nʼetiti puku ndị nwoke iri.
Nyochaa Abụ nke Abụ 5:10
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị