Gaa, kwusaa ozi a nʼụzọ ugwu, na-asị,
“ ‘Lọta, gị Izrel nke na-ekwesighị ntụkwasị obi,’ otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara,
‘Agaghị m ewesokwa gị iwe ọzọ,
nʼihi na abụ m onye obi ebere,’ otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara,
‘Agaghị m ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.