JEREMAIA 3:13-14
JEREMAIA 3:13-14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Naanị nabata na ị bụ onye ikpe mara, na i nupula isi megide ONYENWE ANYị, bụ Chineke gị. Kwupụta na i werela onwe gị kesara ndị mba ọzọ dị iche iche nʼokpuru osisi ndụ niile, na ị jụkwara irubere m isi.’ ” Otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara. “Lọghachinụ unu ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi,” ka ONYENWE ANYị kwupụtara, sị, “nʼihi abụ m di unu. M ga-ahọrọ unu, otu onye site nʼotu obodo na mmadụ abụọ site nʼotu agbụrụ. M ga-akpọghachi unu Zayọn.
JEREMAIA 3:13-14 Bible Nso (IGBOB)
Nání mara ajọ omume-gi, na ọ bu Jehova, bú Chineke-gi, ka i jehieworo megide, i we wasara ndi ala ọzọ uzọ-gi nile n'okpuru osisi ndu ọ bula, ma olum ka unu nēgeghi nti, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta. Latanu, umu nke nādaghachi azu, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta; n'ihi na Mu onwem bu di nwe unu: M'gēwere kwa unu, otù site n'otù obodo, abua site n'otù ab͕uru, M'gēme kwa ka unu biarue Zaion