JEREMAIA 3:12
JEREMAIA 3:12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Gaa, kwusaa ozi a nʼụzọ ugwu, na-asị, “ ‘Lọta, gị Izrel nke na-ekwesighị ntụkwasị obi,’ otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara, ‘Agaghị m ewesokwa gị iwe ọzọ, nʼihi na abụ m onye obi ebere,’ otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara, ‘Agaghị m ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 3