1
Aịzaya 12:2
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼezie, Chineke bụ onye nzọpụta m; aga m atụkwasị ya obi, ụjọ agaghị atụkwa m. ONYENWE ANYị, Onyenwe anyị ya onwe ya, bụ ike m bụrụkwa abụ m, ọ ghọrọla m onye nzọpụta.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Aịzaya 12:2
2
Aịzaya 12:3
Ị ga-eji ọṅụ dọrọ mmiri site nʼolulu mmiri nke nzọpụta.
Nyochaa Aịzaya 12:3
3
Aịzaya 12:5
Bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ, nʼihi na o meela oke ihe dị ebube. Meekwanụ ka ụwa niile mara ihe ọ rụrụ.
Nyochaa Aịzaya 12:5
4
Aịzaya 12:4
Nʼụbọchị ahụ, ị ga-ekwukwa sị, “Nyenụ ONYENWE ANYị otuto, Kwupụtakwa aha ya; meenụ ka amata nʼetiti mba niile ihe niile ọ rụrụ; kwusaanụ na aha ya bu ihe e buliri elu.
Nyochaa Aịzaya 12:4
5
Aịzaya 12:1
Nʼụbọchị ahụ, ị ga-ekwu sị, “Aga m eto gị ONYENWE ANYị. Ọ bụ ezie na ị wesara m iwe, ma ugbu a, iwe gị adajụọla; ị kasịkwara m obi.
Nyochaa Aịzaya 12:1
6
Aịzaya 12:6
Ka ndị niile bi na Zayọn tie mkpu ọṅụ, bụkwaa abụ. Nʼihi na Onye nsọ nke Izrel. dị ukwuu, e, ọ dị ike nke ukwuu, bụ Onye ahụ na-ebi nʼetiti unu.”
Nyochaa Aịzaya 12:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị