← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara LUK 8:22

Izụ Ahia N'Ụzọ Nke Ime Mmụọ
Ụbọchị Isii
Ekweerè m na ụgha ruo ọtụtụ afọ. Ụgha a jùrù eju ebe niile Ndị Kraịst nọ. Ekwenyerè m na ezigbo nkewa dị̀ n'etiti ihe ndị bụ ihe nke uwa na ihe ndị dị nsọ. Ma nke ahu ekweghị ka m gaa n'ihu. Sonyere m inyọchà ka Chineke siri chọọ inye anyị ike nke ukwuu iji wètá Eluigwe n'ụwa a, na ime nke ọma na azụmahịa na ndụ. Anyị nwerè ọtụtụ ohere iji metụta ụwa karịa ọtụtụ “ndị n'ezi ozioma oge niile,” ma atụmatụ ihe ọgụgụ nke Akwụkwọ Nsọ a gà-egọsikwa gị otú ịga esi mee ya!