YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 100

100
Abù Ọma ikele ekele.
1Tikusienu Johova nkpu ọṅù ike, uwa nile.
2Werenu ọṅù fè Jehova òfùfè:
Werenu iti-nkpu ọṅù bia n'iru Ya.
3Maranu na Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke:
Ya onwe-ya emewo ayi, ọ bu kwa Ya nwe ayi;
Ayi bu ndi-Ya, na ìgwè aturu nke ọzùzù-anu-Ya.
4Werenu ekele ba n'ọnu-uzọ-ama-Ya nile,
Werenu otuto ba n'ogige-Ya nile:
Kelenu Ya, gọzi-kwa-nu aha-Ya.
5N'ihi na Jehova di nma; rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di;
Rue ọb͕ọ nile ka ikwesi-ntukwasi-obi-Ya di kwa.

Currently Selected:

ABÙ ỌMA 100: IGBOB

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in