1
Jenesis 29:20
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ya mere Jekọb gbara odibo afọ asaa maka Rechel. Ma afọ asaa ndị a dịka abalị ole na ole nʼanya Jekọb nʼihi ịhụnanya o nwere nʼebe Rechel nọ.
Linganisha
Chunguza Jenesis 29:20
2
Jenesis 29:31
Mgbe ONYENWE ANYị hụrụ na Lịa bụ nwanyị a kpọrọ asị, o meghere akpanwa ya, ma Rechel bụ nwanyị aga.
Chunguza Jenesis 29:31
Nyumbani
Bibilia
Mipango
Video