Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosSample
Ekwensu nwara Jisos onwunwa
Luk 4: 1-13
- Gini bu uzo onwunwa ato ahu?
- Gini ka Jisos kwuru n'onwunwa ndi ahu?
- Kedu udi onwunwa m na-enwe?
- Kedu ihe m na-eme make ha?
Scripture
About this Plan
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More