Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosSample
Ihoro mmadu iri-na-abuo ahu
Luk 5:27-28; 6:12-16
- Kedu ka Jisos siri horo ndi na-eso uzo Ya?
- Mgbe Jisos siri "Bia soro m," gini ka nke a bu nye m?
- Kedu ka m gasi mee ihe Jisos mere mgbe m na-eme nhoro?
Scripture
About this Plan
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More