Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosSample
Ihe banyere ego
Luk 19:45 - 21:4
- Kedu ka uma Jisos siri ama m aka n'iru?
- Kedu ka ego ga-esi mee ka m ghara ibi ezi-ndu n'ebe Chineke no?
- Gini bu ebu n'uche m banyere inye na iweta ego?
Scripture
About this Plan
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More