Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosSample
Iba na Jerusalem na mmeri
Luk 19:28-41
- Gini ka m huru banyere Jisos n'ebea?
- Kedu ka m ga-esi gbasoo ihe banyere Ala-Eze mgbe ihe na-aga nke oma, na mgbe o naghi aga nke oma?
- O buru na m mara na m ga-anwu n'out izu-uka na-abia abia, kedu ka m ga-esi mee nke oma?
Scripture
About this Plan
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More