Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AhụhụIhe Atụ

Suffering

ỤBỌCHỊ 1 NKE 4

Ịta ahụhụ so bụrụ akụkụ bụ́ isi nke okwukwe Ndị Kraịst ~ 2 Timoti 3:12. Nzaghachi gị nye ịta ahụhụ dịka nwa Chineke na-eto site n'izute Chineke na ịtụgharị uche n'Okwu Ya. Amaokwu ndị na-esonụ, mgbe e burù ha n'isi, pụrụ ịgba gị ume ka ị meghachi omume nye ịta ahụhụ n'ụzọ kwekọrọ-ekwekọ dịka nwa Chineke.  Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Nke MemLok Ndị Ọzọ 

Ụbọchị 2

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Suffering

Ịta ahụhụ so bụrụ akụkụ bụ́ isi nke okwukwe Ndị Kraịst - 2 Timoti 3:12. Nzaghachi gị nye ịta ahụhụ dịka nwa Chineke na-eto site n'izute Chineke na ịtụgharị uche n'Okwu Ya. Amaokwu ndị na-esonụ, mgbe e burù ha n'isi, pụrụ ịgba gị ume ka ị meghachi omume nye ịta ahụhụ n'ụzọ kwekọrọ-ekwekọ dịka nwa Chineke.

More

Ọ ga-amasị anyị ikele MemLok, Sistemụ Ebe Nchekwa Akwụkwọ Nsọ, maka ịnye nhazi banyere atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ gbasara MemLok, gaa na: http://www.MemLok.com