AńụlịIhe Atụ
Otu ụzọ isi nweta Ọṅụ n'ime Chineke bụ iburu Okwu Ya n'isi na ịtụgharị uche n'Okwu Ya. Amaokwu ndị a bụ ụfọdụ n'ime 500+ sitere na isiokwu 48+ dị na Sistemụ Nchekwa Akwụkwọ Nsọ Nke MemLok. MemLok dị mfe, o nweghị nsogbu ọbụla iji ya eme ihe, ma bụrụ nke n'enye obi aṅụrị. Ihe ngosi nke anya na-enyere gị aka ibido. Dị adị na mobaịlu ma ọ bụ ngwa Windows. MemLok
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Ọṅụ so bụrụ akụkụ bụ́ isi nke okwukwe Ndị Kraịst. Ọṅụ gị na-eto site na izute Chineke na ịtụgharị uche n'Okwu Ya. Amaokwu ndị a na-esonụ, mgbe e buru ha n'isi, pụrụ inye aka mee ka ọṅụ jupụtakwuo ná ndụ gị! Kwe ka ndụ gị gbanwee site n'ibu Akwụkwọ Nsọ n'isi
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MemLok, Sistemụ Ebe Nchekwa Akwụkwọ Nsọ, maka ịnye nhazi banyere atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ gbasara MemLok, gaa na: https://memlok.com