IweIhe Atụ
Ọbụna ndị kachasị bụrụ ezigbo mmadụ n'ime anyị n'ewe iwe! Nzaghachi gị nye iwe gbadoro ụkwụ na ịtụkwasị Chineke obi na ịtụgharị uche na Okwu Ya. Tụlee Atụmatụ Ihe Ọgụgụ aha ya bụ Ntụkwasị Obi ya na isiokwu aha ya bụ Iwe. Amaokwu ndị na-esonụ, mgbe i bu ha n'isi, pụrụ inyere gị aka imeghachi omume dị mma nye iwe. Ka ndụ gị gbanwee site n'iburu Akwụkwọ Nsọ n'isi! Maka usoro zuru oke banyere iburu Akwụkwọ Nsọ n'isi, gaa na www.MemLok.com
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Ọbụna ndị kachasị bụrụ ezigbo mmadụ n'ime anyị n'ewe iwe! Nzaghachi gị nye iwe gbadoro ụkwụ na ịtụkwasị Chineke obi na ịtụgharị uche na Okwu Ya. Tụlee Atụmatụ Ihe Ọgụgụ aha ya bụ Ntụkwasị Obi ya na isiokwu aha ya bụ Iwe. Amaokwu ndị na-esonụ; mgbe i bu ha n'isi, pụrụ inyere gị aka imeghachi omume dị mma nye iwe. Ka ndụ gị gbanwee site n'iburu Akwụkwọ Nsọ n'isi! Maka usoro zuru oke banyere iburu Akwụkwọ Nsọ n'isi, gaa na www.MemLok.com
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MemLok, Sistemụ Ebe Nchekwa Akwụkwọ Nsọ, maka ịnye nhazi banyere atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ gbasara MemLok, gaa na: http://www.MemLok.com