Ndị Galeshịa

6 Ụbọchị Gasị
Ọ bụrụ na ị na-echegbu na ị naghị emezu ihe iji nweta nzọpụta gị, mgbe ahụ atụmatụ isiakwụkwọ kwa ụbọchị a site na Ndị Galeshịa ga-echetara gị: Jisọs emeworị ihe niile! Àjà o ji ndụ ya chụọ emeela ka inwere onwe gị pụọ n’idebe iwu. Site n’amara Ya ka azọpụtara gị ma nye gị ike site na Mmụọ Ya ibi ndụ na-atọ ya ụtọ. YouVersion mepụtara atụmatụ a.
Ọ ga-amasị anyị ikele Mount Zion Faith Ministry maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://mountzionfilm.org/