Akwụkwọ Ọrụ Ndị ozi
28 Ụbọchị Gasị
Atụmatụ ọgụgụ-kwa-ụbọchị nke akwụkwọ Ọrụ Ndị ozi a na-eso njem ndị na-eso ụzọ Jisọs mgbe ọ rịgoro n’eluigwe. Chọpụta otú chọọchị si malite, otú Mmụọ nsọ Ya si nye ndị Chineke ike, otú ndị na-eso ụzọ Jisọs si die ọnwụnwa na mkpagbu, na mmadụ ole bịara ịnụ ozi ọma banyere ịhụnanya Chineke. Atụmatụ a bụ nke YouVersion mepụtara.
Ọ ga-amasị anyị ikele Mount Zion Faith Ministry maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://mountzionfilm.org/