Oziọma nke Mak

16 Ụbọchị Gasị
Mak ji anya ya hụ ọrụ ebube Jisọs rụrụ, ozizi ya, ọnwụ ya, na mbilite n’ọnwụ ya. Oziọma ya nke juputara n’omume, nke nwekwara ọtụtụ ihe ọ kọrọ, gosiri otú Jisọs si metụta ndị nọ ya gburugburu. Chọpụta ikike na ọrụ dị nsọ nke Jisọs, Ọkpara Chineke na Mesaịa ahụ, site na atụmatụ ọgụgụ nke isiakwụkwọ kwa ụbọchị a nke YouVersion mepụtara.
Ọ ga-amasị anyị ikele Mount Zion Faith Ministry maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://mountzionfilm.org/