Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ekpere nke Jisos

Ekpere nke Jisos

5 Ụbọchị Gasị

Anyị ghọtara mkpa nkwukọrịta dị na mmekọrịta, ma mmekọrịta anyị na Chineke enweghị ike iche. Chineke chọsiri ike ka anyị na—agwa ya okwu n'ekperedọ aka ná ntị ahụ Ọkpara ya, bụ́ Jizọs, mere. N'ime atụmatụ a, ị ga amụta site na ihe nlereanya nke Jizọs, a ga - enye gị ima aka ka ị pụọ n'okporo ụzọ nke ndụ ma nwee ahụmịhe maka onwe gị na ume na nduzi nke ekpere na - enye.

Anyị ga achọ ikele Immersion Digital, ndi mere akwụkwọ nsọ Glo, maka otu ha siri kesa atụmatụ ihe ogugu nke a ahaziri ahazi. Inwe kwara ike imepụta atụmatụ a ma ọbụ ndi dị ka ya ma ijiri akwụkwọ nsọ Glo ọdị mfe. Maka ozi ọzọ, je na www.globible.com
Banyere Onye Mbipụta