Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Akụkọ nke EstaIhe Atụ

The Story of Easter

ỤBỌCHỊ 6 NKE 7

Nwanyi ahu we kuwa ite ya, ma wu-fue kwa senti ya nile. O wufuchara ihe nile nke onwere dikwa oke onu. I kuwa ite senti ya mere ka senti ya nile wu-fue, mekwa ka senti owula ghara ifotara ya. O nyere Jesus ihe nile onwere na mbu, ugbua, na obia n'ihu. Nihi nka, Jesus we si na ndi nmadu ga echeta ihu na anya d'ukwu nke nwanyi a huru Jesus rue mgbe ebighi ebi. N'oge erimeri ikpeazu nke Jesus na ndi n'eso uzo ya, ekwu kwara okwu oma a ozo. Jesus kuwara ahu ya, ma wu-fue kwa obara ya n'ihi mu na gi. Ugbua, mgbe iga agu ihe Jesus kwuru " me nu nka na ncheta m" eche kwala na obu nani achicha na mmanya nkpuru oshishi grep. Hukwa oriri nso, dika oku Chineke n'akpo anyi nime ya. Onye nwe anyi n'akpo anyi oku ka anyi me ihe omere. Ka anyi wu-fue onwe anyi m'aka ndi ozo. Ka anyi nye onwe anyi nile, nedofoghi ihe obula. Jesus nasi anyi nye ya ochichi ndu anyi. Nani otua ka anyi gesi cheta, ma mekwa otu Jesus siri me. Ka anyi hapu iwere oriri nso dika nani ihe anyi n'eme kwa mgbe kwa mgbe, kama koburu ezigbo ihe ncheta Jesus. Kedu ihe nkuwa na nwufu ga eyi na ndu gi?
Ụbọchị 5Ụbọchị 7

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

The Story of Easter

Ele otu iga esi bie ngwucha uzo uka nke ndu gi mara kwa na obu ngwucha ya? Na ngwucha uzo uka Jesu noro na uwa dika mmadu juputara na nhe ncheta, nkwubi okay biara na nmezu, ekpere miri emi, akuko di omimi, nhe nziputa, nnokota ga agbanwe yeah, ahaziri ka ebido ubochi monday tupu oge Easter, Ubochi obula nke ndua.Nhazi akwukwo nso nke uka na akpo gi ga na akuko di omimi nke uzo uka nso.

More

Anyị ga acho ikele Life.Church maka ịnye atụmatụ a. Ọ bụrụ na ị ga-achọ ịmatakwu gbasara Life.Church, biko gaa na: www.Life.Church