Ihe Ngosi Nke Ọmụmụ Jizọs
4 Ụbọchị Gasị
Otu n'ime ọtụtụ omenala Ekeresimesi ezinụlọ gasị n'eme bụ ikwado wee gosipụta ihe a n'ahu anya gbasara ọmụmụ Jizọs. Ka ọ na-adịkarị, anyị na-ahụ Meri, Josef, ndị ọzụzụ atụrụ, atụrụ gasị, na ndị nwoke-amamihe ahụ ka ha gbara nwa ọhụrụ ahụ gburugburu, nke dina n'ihe e ji etinyere anụ-ụlọ nri. Ọ bụ ihe nkiri mara mma n'echetara anyị maka ọmụmụ Jizọs. Mana ọmụma anyị nke ọma banyere ihe ngosi nke ọmụmụ Jizọs nwere ike ime ka anyị chefuo ọbụbụ-mmadụ nke onye ọbụla nọ n'akụkụ nwa ahụ a mụrụ ọhụrụ, n'abalị ahụ pụrụ iche.
Ọ ga-amasị anyị ikele Youth Commission International maka ịnye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na:
http://yciclubs.com
Banyere Onye Mbipụta