Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Nọvemba)Ihe Atụ

Let's Read the Bible Together (November)

ỤBỌCHỊ 30 NKE 30

Ụbọchị 29

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Let's Read the Bible Together (November)

Akụkụ nke iri na otu nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke iri na otu na-egosipụta Akwụkwọ Abụ Nke Abụ, Izikiel, Hosiya, na Mkpughe.

More

We would like to thank Life.Church for providing this plan. For more information, please visit: www.life.church

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara