NDI ROM 10:13-14
NDI ROM 10:13-14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼihi na, “Onye ọbụla nke na-akpọku aha Onyenwe anyị, ka a ga-azọpụta.” Ma olee otu ha ga-esi kpọkuo aha ya ma ọ bụrụ na ha ekwereghị na ya? Olee otu ha ga-esikwa kwere nʼonye ahụ ha anụbeghị ihe gbasara ya? Olee otu ha ga-esi nụkwa ma ọ bụrụ na ndị nkwusa adịghị?
Kesaa
Gụọ NDI ROM 10