NKPUGHE 10:9-10
NKPUGHE 10:9-10 Bible Nso (IGBOB)
M'we jekuru mọ-ozi ahu, si ya ka o nyem nwa akwukwọ ntà ahu. O we sim, Nara ya, ripia kwa ya; ọ gēme kwa ka afọ-gi lue ilu, ma n'ọnu-gi ọ gātọ utọ dika manu-aṅu. M'we nara nwa akwukwọ ntà ahu n'aka mọ-ozi ahu, we ripia ya; o we tọ utọ n'ọnum dika manu-aṅu; mb͕e m'ripiasiri ya, ewe me ka afọm lue ilu.
Kesaa
Gụọ NKPUGHE 10NKPUGHE 10:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ejekwuru m mmụọ ozi ahụ gwa ya ka o nye m akwụkwọ nta ahụ. Ọ sịrị m, “Nara ya, taa ya. Ọ ga-eme ka afọ gị luo ilu, ma ‘nʼọnụ gị, ọ ga-atọ gị ụtọ dịka mmanụ aṅụ.’” Ya mere, anaara m ya akwụkwọ nta ahụ site nʼaka mmụọ ozi ahụ taa ya. Ọ tọrọ ụtọ dịka mmanụ aṅụ nʼọnụ m, ma mgbe m lodara ya, afọ m bidoro ilu ilu.
Kesaa
Gụọ NKPUGHE 10