ABÙ ỌMA 78:71-72
ABÙ ỌMA 78:71-72 Bible Nso (IGBOB)
O mere ka o si n'iso nne-aturu nke nēnye umu-ha ara bia, Izù Jekob, bú ndi-Ya, na Israel, bú ihe-nketa-Ya, dika aturu. O we nāzù ha dika izu-okè nke obi-ya si di; Were kwa ihe-nghọta nile nke ọbu-aka-ya abua nēdu ha.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 78