ABÙ ỌMA 52:8-9
ABÙ ỌMA 52:8-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma adị m ka osisi oliv, nke na-eto na-awasa nʼụlọnsọ ukwu Chineke. Ana m atụkwasị obi m nʼịhụnanya Chineke, nke na-adịgide ruo mgbe niile ebighị ebi. Aga m eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi nʼihi ihe i mere; aga m eto gị nʼihu ndị gị dị nsọ. Olileanya m ga-adị nʼime aha gị, nʼihi na aha gị dị mma.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 52