Bilie ONYENWE ANYị! Zọpụta m Chineke m! Tie ndị iro m niile aka nʼagba; tipụkwa ndị ajọ omume eze nʼọnụ. Nʼihi na nzọpụta na-esite nʼebe ONYENWE ANYị nọ na-abịa. Ka ngọzị gị dịịrị ndị gị niile. Sela
Bilie, Jehova; zọputam, Chinekem: N'ihi na I tiwo ndi-irom nile ihe na ǹtì; I tipiawo ezé ndi nēmebi iwu. Jehova nwe nzọputa: Ka ngọzi-Gi dikwasi ndi-Gi. Selah
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo